Dear Wikimedians, As we celebrate the joy and peace of the Christmas season, we extend our warm greetings and heartfelt appreciation to every Wikimedian and members of the Igbo community. May this Christmas bring you peace, renewed hope, and happiness with your loved ones. As we look forward to the coming year, we encourage us all to remain committed to sharing knowledge, supporting one another, and expanding the presence of our Igbo content on Wikimedia projects.
Thank you for being an important part of our journey.🙏🏽 Merry Christmas and a prosperous New Year!🍷🎉🌲 ---------------------------- Anyi na ekene ndị Wikimedia niile! Dịka anyị na-enwe ọñụ na udo nke oge ekeresimesi, anyị na-ekele ndị Wikimedian ọ bụla na ndị Igbo niile. Ka ekeresimesi a wetaara unu udo, olile anya ọhụrụ, na obi ụtọ gị na ndị ị hụrụ n'anya. Dịka anyị na-atụ anya afọ na-abịa, anyị na-agba anyị niile ume ka anyị nọgide na-agba mbọ na-ekerịta ihe ọmụma, na-akwado ibe anyị, na ịgbasa ọnụnọ nke ihe ndị Igbo anyị na-eme na ọrụ Wikimedia. Daalụ maka ịnonyere anyi na njem anyị a di oke mkpa.🙏🏽 Ezi ekeresimesi na afọ ọhụrụ bara ụba!🍷🎉🌲 Kind regards, Kingsley Nkem FOR: IGBO WIKIMEDIANS USER GROUP
_______________________________________________ Wikimedia-l mailing list -- [email protected], guidelines at: https://meta.wikimedia.org/wiki/Mailing_lists/Guidelines and https://meta.wikimedia.org/wiki/Wikimedia-l Public archives at https://lists.wikimedia.org/hyperkitty/list/[email protected]/message/IJBOWW7HINB52Z2CSWT53OY67FGU3VUV/ To unsubscribe send an email to [email protected]
